Ozuzu nwa bụ otu ihe ndį Igbo ejighį egwu egwu na ndu ha. Ha kwenyere na oganiihu, nchekwa omenala, udo nke ezinaųlo na oha obodo na-esite n'udi ozųzų ndj nne na nna nyere umų ha. Mana n'oge ugbua, ozuzu nwa eriela mperi. Ha ji Nwaanyi By The Ukwu na Anų Ebu Nwa wee ziputa ozuzu di iche iche na nsogbu azughį nwa nke oma na-ebute. Site na nchocha a, a choputara na ndį odee a nwere uzo di iche iche ha si ziputa ozuzu nwa n'agumagų ha di ka ozuzu nwa nke nne nwere onų okwu karja nwere oghom ya. A hukwara nkwenye ndi Igbo na utari anaghi egbu nwata. Nchocha a gbasoro usoro nkowa ma were atulu mma ntunyere "Rilativizm" wee ruo orų. Sophist tuputara ya na senchurį ise gara aga. Q na-akowa na nkwenye, amamihe, eziokwu na omume dį n'ime agumagu nke metųtara omenala, gburugburu mmadų maobu akukoala abughį o kwuchaa o gww. Nchocha a ga-abara onye obula uru n'uzo abula uzo n'ihi na o ga-enyere aka ime ka ndį nne na nna lebaa anya etu ha si azų umų ha ma kwudosie ike įhų na ha erighį mperi iji gbochie nsogbu azųghi nwa nke oma na-ebute n'obodo.
Keywords: Agumagu, iduuazì, ejije na ęzuzu nwa