OCHENDO Volume 7 Number 2 2026

Aka Ekpe d? ka Ngwa ? r? n'Izip?ta Nsirih?nd? Nd? Igbo n'As?s? Ha Si n'Aka

Esther Ogochukwu Akpulu PhD Ethel Odinakachi Orji PhD
Abstract

Mkp?r?okwu a b? aka ekpe nwere ?f?d? echiche e ji ya ezip?ta ma e wep? ngh?ta o nwere d? ka mkp?r?okwu. Echiche nd? ?z? ah? na-egosi etu as?s? Igbo si egosip?ta nsirih?nd? nd? Igbo. Ime aka ekpe n'as?s? Igbo ap?tagh? naan? iji ak?k? ah? mmad? nke ya na aka nri na-ar?k? ?r? ?n? were me ihe kama o nwere echiche nd? ?z? ? naezip?ta. ? f?d? oge, a na-enwe ngh?tahie na mmek?r?ta mmad? na ibe ya n'etiti onye Igbo na onye ab?gh? onye Igbo n'ihi enwegh? ngh?ta n'ihe kpatara na nd? Igbo anagh? anabata aka ekpe. ? b? ihe mwute na ?t?t? nd? Igbo enwegh? ngh?ta na nsirih?nd? nd? Igbo d? iche iche. Ihe na-ebute enwegh? ngh?ta a b? enwegh? mmas? n'as?s? Igbo. Nd? nne na nna anagh?zi as?r? ?m? ha Igbo site n'?z? d? etu a na-anap? ?m?aka d? etu ah? ngh?ta echiche miri emi nke na-ap?ta ihe naan? site n'iji as?s? Igbo akpar?ta ?ka. Ebunmobi nch?cha a b? ime ka ?ha mata na as?s? Igbo oge ?f?d? nwere ngh?ta miri emi ? na-enwe. Ngh?ta a na-enyekwan? aka n'izip?ta nsirih? nd? Igbo. Nch?cha a ch?kwara ?ch?p?ta echiche d? iche iche nd? Igbo ji aka ekpe ezip?ta. At?t? ?d?mara na at?t? njirieme ka a ga-agbaso iji gosi na ngh?ta d? iche iche nd? Igbo nyere aka ekpe n'etiti onwe ha b? nke ziri ezi. A ch?p?tara na nd? Igbo na-ewere iji aka ekpe nye ma ? b? nara mmad? ihe d? ka nleda anya nye onye a na-enye ma ? b? anara ihe. A ch?p?takwara na aka ekpe na-egosi ?t?t? ihe na nsirih?nd? nd? Igbo d? ka mmad? iji aka ekpe teta ?ra na-egosi na ihe anagh? aga nke ?ma na nd? onye ah? n'?b?ch? a naekwu maka ya. Aro nch?cha a b? ka nd? Igbo gbasie mb? ike na-as? as?s? ha n'ihi na ? b? otu ?z? ha si p?? iche n'agb?r? nd? ?z? ma b?r?kwa ?z? ha si egosi nsirih?nd? ha. Nch?cha a ga-abara nd? Igbo niile uru ? kacha ime ka ha gh?ta mkpa ? d? ha ?s? as?s? Igbo nke b? otu ?z? ha siri p?? iche na mba nd? ?z? nakwa ?z? ha si egosi etu ha si gh?ta ?wa.

Keywords: Nsirih?nd?, Nd? Igbo, As?s?, ? d?mara, Aka ekpe
Copyright © 2026 ACJOL.