JORAHR Volume 16 Number 1 2025

Ngho?ta ndi?na di? ka atu?tu? metu?tara Agu?magu? Igbo

Eze, Adaora Maudline (Ph.D) Egwu Roseline Onyinyechi Uka (Ph.D) Ekwe Monica Ayaru
Abstract

Nch?cha a lebara anya na ngh?ta nd?na d? ka at?t? mmet?tara ag?mag?. Mbunuche nch?cha a b? ?k?wara ihe b? ngh?ta nd?na, ?k?wap?ta ?d? ngh?ta nd?na d? iche iche e nwere nakwa iji ?m?ma at? k?wap?ta ngh?ta nd?na. ?d?r? nch?cha a ga-ab? s?vee nk?was? ka a ga-eji mee nch?cha a. Odee gbara nd? nkuzi nwoke na nwaany? na-ak?zi Igbo n’Abakaliki aj?j? ?n? iji nweta ngwa oji r?? ?r?. At?t? nch?cha a gbasoro b? at?t? ndok? nke onye t?p?tara ya b? Levi-Strauss. Nch?cha a ch?p?tara na ngh?ta nd?na b? ?z? mmad? nwere ike i si nwee mmet?tara ma ? b? chee echiche gbasara ihe b? ezi okwu n’ekwuputagh? ya etu ah? kp?m kwem. ?d? ngh?ta nd?na d? iche iche e nwere g?nyere: ngh?ta nd?na ?b?b?, ngh?ta nd?na skala, ngh?ta nd?na usoro mmek?r?ta, ngh?ta nd?na ?ha, na ngh?ta nd?na p?r? iche. Ngh?ta nd?na nd? a niile e nwere gbadoro ?kw? na naan? ab?? n’ime ha. Ha b? ngh?ta nd?na ?b?b? na ngh?ta nd?na usoro mmek?r?ta. Alo odee maka nch?cha ?d?nihu b? ka onye nch?cha ?z? lebaa anya na nk?cha ?f?d? nd? ?ka mm?ta nyere ?d? ngh?ta nd?na d? iche iche ma dee ya n’as?s? Igbo. ?z?, ka odee ?z? g?? otu ag?mag? ma ? b? ab?? ma ch?p?ta ngh?ta nd?na d? iche iche d? n’ime ha.

Keywords: agu?magu?, atu?tu?, di?, igbo, metu?tara, ndi?na, ngho?ta
Copyright © 2026 ACJOL.