Nnyocha a tulere ?n?d? odide na ?s?s? Igbo n’ime nkanufere nz?k? Igbo d? iche iche. Nkanufere nd? a ka e lebara anya iji ch?p?ta ma odide Igbo na etu e si as? ya ? dabara adaba site n’iji olu izugbe nke a nabatara e ji ede Igbo. ?s?s? na odide as?s? Igbo d? oke mkpa iji nyere ?m? akw?kw? na ?m? af? Igbo aka ? kwalite omenaala na as?s? Igbo site n’usoro mgbasa ozi d? iche iche. Nch?cha a lebara anya na nzuk? Igbo d? iche iche nke g?nyere: nz?k? Igbo nd? ?ma, Ezumezu nd? Igbo, Igbo Kwen?. A ch?p?tara na otu e si ede Igbo na nkanufere nd? a ekwes?gh? ekwes?. Ot?t? ?m? af? Igbo na-enwe mmas? iji as?s? bekee ezibata ozi d? iche iche kar?a as?s? Igbo. A ch?p?takwara na as?petagh? mkp?r?okwu Igbo na etinyegh? akara edemede d? iche iche ebe o kwes?r? sokwa n’otu nsogbu na-ebute ndehie a. Nchop?ta a ga-eme ka ?n?d? odide na ?s?s? mgbasa ozi Igbo na nkanufere d? iche iche ga-enyere ?m? af? Igbo aka ? kachas? nd? ntorob?a n’odide na os?s? Igbo n’ihi nch?p?ta ihe iche akamgba di n’?s?, ?g? na ide Igbo nke ?ma.
Keywords: igbo, nd?, nkanufere, nsogbu, nwere, n’odide, ?gbak?, ?s?s