IGBOSCHOLARS Volume 17 Number 1 2024

AS?S? D?KA ?Z? NCHEKWA NA NKWALITE OMENAALA ND?: AS?S? IGBO DIKA EBE MGBADO?KW?

Fabulous Ifeoma Loveth (Ph.D) Egesi, Gloria Chinenye Obichere Ngozi Uchechi (Ph.D)
Abstract

Ederede a gbadoro ukw? ? na mkpa o ? di ? ndi ? Igbo iji as?s? ?? ha kpor? ? ihe maka nchekwa na nkwalite omenaala ha. As?s? ? ? Igbo nw?? ?? omenaala na ihe nd? ? ?z? ?? e jiri mara ha d?ka mba agagh?kwa ad? ire oz?. As?s? b? uz? mmadu na ibe ya ji emekor?ta. Mba ?d? mma ma na-agakwa n’ihu di ?oke mkpa na ndu ? mmadu n’ihi na o ? bu ? as?s? ka ha ji ahanye omenaala ha n?’aka um? ?na um? um? ? na-etolite etolite. Oz?, as?s? Igbo bu otu n’ime as?s? ? ato iwu ala Na?jiria nabatara maka iji akuzi ihe n?’ul? akw?kw? niile, mana uf?du ?? ejighi ?ya kpor? ihe. Ha ejighikwa ya ?eme mkparita ?ka n?’ogbak? ?di ? iche iche ma o ? b?ghi ? n’as?s? ? ? Bekee. Nke a bu ? nsogbu nyere anyi bu ndi Igbo. Ya bu ? na ederede a bu n’uche ime ka ?hanaeze ? mata na o ?bu ?enweghi mmasi n’ebe as?s? Igbo d ? ? butere ndaghachi azu n’ebe omenaala di. Ederede a gbasoro at?t? ? ilu Igbo. O bu ?maka na ndi nna nna anyi ha mere ka anyi mata n’onw? ? egbughi ji aja, o ? ghaghi ipu ome. Nke a p?tara na ? b?r? ?? na nd? ? nwe as?s? Igbo akpolagh? ya mmu?, o gaghi ?anwu. A ch?p?takwara ihe ndi ahu ? naegbochi as?s? ? Igbo agaghi ? ? n’ihu ma na-emekwazi ka omenaala Igbo na-anyu ? ka ok?. A t?r? ? alo ka a na-eji as?s? ? Igbo n’ihe niile anyi ? ? na-eme. N’ihi na onye kpo? oba ya mkp?k?r?, ? agbataobi ewere ya gwurie egwu.

Keywords: asusu, d?ka, d?ka, ebe, igbo, mgbado?kw?, nchekwa, nd?, nkwalite, omenaala, uzo
Copyright © 2026 ACJOL.