IGBOSCHOLARS Volume 13 Number 2 2020

Ihe Nh?amah? ?f?d? A na-Enwegas? N’iji K?mputa Ak?zi ma?b? Ede As?s? Igbo

Nneka Justina Eze Ph.D Nweze Ifeoma M. PhD
Abstract

Nch?cha a bu n’obi iwep?tacha mkp?r?edemede na okwu ?f?d? na-ah?a ah? iji k?mputa edep?ta, mgbe a na-ede as?s? Igbo ya na iwep?ta usoro e nwere ike igbaso iji wee gbochie ma ? b? gbanah? nke a. Ihe nh?amah? a na-ap?takar? ihe mgbe ?b?la a na-eme ihe ?m?m? as?s? Igbo ma ? b? mgbe odee ji ya edep?ta akw?kw? mbip?ta. Nch?cha a ga-ewep?takwa ?z? ?chaf? a ga-eji mee nke a, iji wulite as?s? Igbo na-anw? anw? maka na ?m? ntorob?a agbap?chaala n’?m?m? ya b? as?s? n’ogo Pra?mar?, n’ogo Sek?nd?r? nakwa n’ogo Mahadum n’?l?akw?kw? niile. Nke a mere na o nwegh? onye na-etinyezi uchu n’as?s? Igbo d?ka o kwesiri. Nka nch?cha a gbasoro b? nke Nch?p?ta Nd?nak?k?. A ga-at?nyekwa aro ka a ga-esi wulite as?s? Igbo site n’iji k?mputa naak?zi ya.

Keywords: ak?zi, asusu, ede, igbo, ihe, k?mputa, ma?b?, na-enwegas?, nh?amah?, n’iji, ?f?d?
Copyright © 2026 ACJOL.