IGBOSCHOLARS Volume 13 Number 2 2020

?f?d? ihe na-echere Nkuzi na ?m?m? As?s? Igbo Akamgba na Milenium ?h?r? a

Omeje, Monica Obiageli (PhD) Chineke, Stella Obioma
Abstract

As?s? Igbo so n’ otu n’ ime as?s? at? g??ment ala Naijiriya wep?tara ka a naam? n’?l?akw?kw? d?ka as?s? amaala. Ab?? nd? ?z? gunyere as?s? Awusa na Yoruba mana, kamgbe a malitere kuziwe as?s? Igbo n’?l?akw?kw? d?ka ihe ?m?m?, ?t?t? nsogb? ka naechere ya akamgba r?? taa. ?f?d? nsogb? nd? a gunyere: enwegh? ezigbo usoro nkuzi e ji akuzi ya b? as?s?, enwegh? mmas? ?m? akw?kw? n’?m?m? as?s? Igbo, mmet?ta omenaala nd? ?cha, na ihe nd? ?z?. Nsogb? nd? a nwere ike ib? ?gbatauhie nye mwulite ?m?m? as?s? Igbo n' ?l?akw?kw? d? iche iche n'ala Na?jir?a, ma ? b?r? na e lebaghi ya anya nke ?ma. Ya mere akw?kw? a ch?r? ileba anya n’?f?d? ihe na-echere ?m?m? as?s? Igbo akamgba na milenium ?h?r? a, ma t?? aro ka a ga-esi belata nsogb? nd? a iji kwalite nkuzi na ?m?m? as?s? Igbo n’od?niihu.

Keywords: akamgba, asusu, igbo, ihe, milenium, na-echere, nk?zi, ?h?r?, ?m?m?, ?f?d?
Copyright © 2026 ACJOL.