IGBOSCHOLARS Volume 16 Number 1 2023

Ad?m??re Nka Ak?k? Ifo N’?kwalite ?g?g? Agh?taaza Na Edemede ?m? akw?kw? Na-Am? As?s? Igbo N’ogo Ag?makw?kw? Pra?mar? Na Steeti Ebonyi , Naijiria.

Nwigwe Nwakaego
Abstract

Nch?cha a lebara anya n’?ch?p?ta ad?m??re nka ak?k? ?f? n’?kwal?te ?g?g? agh?taaza n’edemede ?m? akw?kw? nd? n? n’ogo ag?makw?kw? pra?mar? na Steeti Ebonyi , Naijiria. ?r? nch?cha a gbasoro usoro nch?cha nke ar?mar? (quasi-experimental) wee mee nchocha a. ?n??g? nd? e jiri mee nch?cha d? otu nar? (100) ?m? akw?kw? n? n’ogo pra?mar? nke ise (primary 5), b?kwa nd? e j?r? usoro nsere nke ebumnuche wee h?p?ta n’?l?akw?kw? ab?? nke nd? goomenti nwe (Public Primary Schools). Aj?j? nch?cha ab?? ka e jiri mee nch?cha a. ?l?akw?kw? ab?? ah? ka e tinyere n’otu ab?? nd? a: otu “A” b? otu ar?mar? (experimental group), ebe ?t? “B” b? otu mgbazi (control group), b?kwa nd? a nabatara otu ha n? na klaàs? ha. Otu ab?? nd? a nwere ?m? akw?kw? ?n??g? d? ?r? ise (50) n’?l?akw?kw? nke ? b?la. Ngwa nch?cha b? ule/nnwàle ?g?g? agh?taaza n’ak?k? ?f?. Maka inyocha nzuoke ngwa nch?cha, nd? nkuzi ab?? na ngalaba Igbo Language Education na otu onye nkuzi na ngalaba measurement na evaluation lebara anya na ya, b? nd? si na Mahadum Steeti Ebonyi , Abakaliki. Onye nch?cha lelere ?n?gide n’?n?d? nke agbanweghi agbanwe site n’ibu ?z? nwalee ngwa nch?cha n’?z? d? nta (pilot test), wee nweta akara a na-akp? reliabilty coefficient 0.80 n’olu bekee. E jiri nt?cha miin (x) na nd?p? n’izugbe (standard deviation) wee nweta ?s?sa nch?cha. Nch?cha e mere gosiri na nd? otu ar?mar? (experimental group) mere nke ?ma karie nd? otu mgbazi (control group) n’ule/nnwa?le ?g?g? agh?taaza na edemede n’as?s? Igbo, b?kwa nke sitere na nka ak?k? ifo onye nkuzi jiri kuziere ha. Site n’ihe a ch?p?tara, onye nch?cha t?tara alo nd? a: ka nd? na-ahazi kurikulum na-etinye nka ak?k? ifo na ngalaba ?g?g? na edemede nke kurikulum as?s? Igbo n’ogo ag?makw?kw? praimari; ka a na-akwado nd? nk?zi as?s? iji nka ak?k? ifo ak?zi ?g?g? agh?taaza na edemede n’as?s? Igbo.

Keywords: ad?m??re, agh?taaza, ag?makw?kw?, ak?k?, akw?kw?, asusu, ebonyi, edemede, ifo, igbo, na-am?, na?jir?a, nka, n’?kwalite, n’ogo, ?g?g?, pra?mar?, steeti, umu
Copyright © 2026 ACJOL.