Nch?cha a lebara anya na mmet?ta gburu gburu ebe obibi ?m? akw?kw? na-enwe n’?m?m? as?s? Igbo n’?l? akw?kw? sek?nd?r?. Mbunuche nch?cha a b? ?ch?p?ta ka gburugburu ebe obibi ?m? akw?kw? si emet?ta ha n’?m?m? as?s? Igbo n’?l?akw?kw? sek?nd?r?. ? b? usoro s?vee nk?wa ka e ji mee nch?cha a. Nd? e ji mee nch?cha a b? ?m? akw?kw? d? otu nar? na iri ab?? n’?n??g?g? b? nke e ji usoro ebumnobi wee h?p?ta. Ha n?chitere anya ?m? akw?kw? ?n??g? ha d? otu puku, nar? at? na iri ise na iteghete. E ji ?l? akw?kw? ise n?chite anya ?l? akw?kw? iri ab?? e nwere n’okpuru ?ch?ch? Mgbago Ugwu Umuah?a. E ji aj?j? nch?cha at? were mee nch?cha a. Ngwa nch?cha e jiri mee nch?p?ta b? aj?j? ederede nj?maza. ? b? site n’?sa d? iche iche nd? zara aj?j? nyere ka nd? nch?cha a gbadoro ?kw? wee hazie nch?p?ta ha mere n’usoro miin na nd?p? n’izugbe. Site n’?sa d? iche iche nd? zara aj?j? nyere, a ch?p?tara na ?s?r? ?m? akw?kw? olu as?s? ab?? na mmek?r?ta ?m? akw?kw? na agbataobi b? ?z? gburu gburu ebe obibi si emet?ta ha n’?m?m? as?s? Igbo. Site na nch?p?ta nch?cha a, a t?nyere aro nke otu n’ime ya b? ka nd? nne na nna gbaa mb? jiri olu as?s? Igbo z?lite ?m? ha t?mad? na mmalite ?m?m? as?s? ha, nke ga-enyere ?m? akw?kw? aka inwe mmas? ?m?ta as?s? Igbo nakwa inwe mm?? ?m?takwu ya n’?l? akw?kw? d? elu.
Keywords: akw?kw?, asusu, ebe, gburu, igbo, mmet?ta, obibi, ?m?m?, umu