Nch?cha a b? maka ?ch?p?ta ka usoro nk?zi mgbado?kw? n’?r? si d? ire na mmetadebe ?m? akw?kw? sek?nd?r? n’edemede Igbo n’okpuru ?ch?ch? Ns?ka na Steeti Enugu. Nch?p?ta na nt?nyere nnwale nganihu na nnwale nd?naz? ka a gbasoro mee ya b? nch?cha. E sitere n’?l?akw?kw? iri ab?? na ab?? (22) ebe nd? nwoke na nd? nwaany? na-ejek? akw?kw? wee sere ?l?akw?kw? an? maka nch?cha a. Usoro nsere nhatanha ka a gbasoro mee ya. Nsere nhatanha ka e jikwa sere ?m? akw?kw? ?n??g? ha d? nar? at? na at? (303) e ji mee nch?cha a. A ch?p?tara na usoro nk?zi mgbado?kw? n’?r? ka wee kwalite mmeta nke ?ma ?m? akw?kw? n’?m?m? edemede Igbo, kar?a usoro nk?zi ?d?naala. N’ihi nke a, nd? nch?cha t?r? aro ka a na-eji usoro nk?zi mgbado?kw? n’?r? ak?zi edemede Igbo, maka na ? na-eme ka ?m? akw?kw? na-esonyesi ike n’ihe ?m?m?. ? na-emekwa ka mmeta nke ?ma ?m? akw?kw? n’edemede Igbo d? elu.
Keywords: ad?mire, igbo, mgbado?kw?, mmetadebe, nk?zi, n’edemede, n’?r?, sek?nd?r?, ?m?akw?kw?, usoro