Nch?cha a lebara anya na mmereme mmejup?ta usoro ag?makw?kw? n’as?s? Igbo maka mmepe ?kp?t?r?kp?. Mb?nuche nch?cha a b? ?mata mmeremme mmejup?ta usoro ag?makw?kw? n’as?s?Igbo b? nke ga- eme ka ihe ?m?m? as?s? Igbo b?r? ihe ga- eweta mmepe ?kp?t?r?kp?. Aj?j? nch?cha ab?? ka e ji wee mee nch?cha a. Onye nch?cha gbasoro usoro nk?wa s?vee wee mee nch?cha ya. E ji usoro nh?r? nha na usoro nh?r? ebumnobi wee h?p?ta nd? nkuzi as?s? Igbo d? iri asat? na ise e ji mee nch?cha. Ngwa e jiri mee nch?cha a b? nj?maza b? nke ihe e dep?tara na ya d? iri na isii (16) n’ ime nkeji ab??. Maka inyocha ngwa nch?cha, nd? nk?zi ab?? na ngalaba am?mam? Igbo na otu onye nk?zi na-ak?zi na ngalaba measurement na evaluation lebara anya na ya, b? nd? si na ngalaba mahadum nke Na?jir?a Nsukka. Nd? nch?cha lelere ?n?gide n‘?n?d? nke agbanwegh? agbanwe site n‘iji usoro nt?cha data a na-akp? Cronbach‘s Alpha na Bekee, ma e nwetara akara 0.75. E jiri nt?cha mini, nd?p? n‘izugbe wee nweta ?s?sa aj?j? nch?cha. Nch?cha e mere gosiri na ?r? nd? nkuzi n’izip?ta mmeremme mmejup?ta usoro ?m?m? ag?makw?kw? n’as?s? Igbo maka inweta mmepe ?kp?t?r?kp? g?nyere ?h? na nd? nkuzi as?s? Igbo b? nd? nwere ?g?g? isi gbasara as?s? Igbo, omenaala na nka, na nd? nkuzi gbasoro usoro nkuzi kwesiri iji nyefe ?m? akw?kw? amamihe, nka, agwa na nt?ala niile a t?r? anya na nd? ?z?. Nch?cha ?z? gosikwara na akamgba na- egbochi nd? nkuzi izip?ta mmeremme mmejup?ta usoro ?m?m? ag?makw?kw? n’as?s? Igbo maka inweta mmepe ?kp?t?r?kp? g?nyere enyegh? nd? nkuzi ?z?z? gbasara ihe nd? ha kwesiri ikuzi tinyere usoro na nka ha ga- agbaso, ewegh? nd? nkuzi nwere ?g?g? isi gbasara as?s? Igbo, omenaala na aka nka, enyegh? nd? nkuzi nkwado kwesiri d?ka ngwa nkuzi nakwa ihe agbamume, nd?ghachi az? ?m?m? as?s? Igbo na- esite na nd?r?nd?r? ?t?graf?, na nd? ?z?. Onye nch?cha t?tara alo mkpa ? d? nd? G?vment? ?h? na nd? nkuzi gbasoro usoro ihe ?m?m? ag?makw?kw? ga- agbado ?kw? n’omenaala iji zip?ta nd?na na nhaz? ga- enye aka igbo mkpa na ?ch?ch? obi nd? mmad? ma nyekwa nd? obodo ohere isonye kwado ag?makw?kw?, maka inweta mmepe ?kp?t?r?kp?.
Keywords: ag?makw?kw?, igbo, maka, mmejup?ta, mmepe, mmereme, n’as?s?, ?kp?t?r?kp?, usoro