Nch?cha a lebara anya na ad?mire ojiji osisi eserese na nkuzi ?t?as?s? Igbo n’?l?akw?kw? sin?? sek?nd?r? na mpaghara mm?ta Ns?ka. Mbunuche nch?cha a b? ?ch?p?ta etu osisi eserese ga-esi nye aka n’ime ka ?m? akw?kw? na-eme nke ?ma n’?m?m? ?t?as?s? Igbo n’?l?akw?kw? sin?? sek?nd?r? na mpaghara mm?ta Ns?ka. Otu aj?j? nch?cha na otu ?maokwu nch?cha ka e ji wee mee nch?cha a. Onye nch?cha gbasoro usoro ‘quasi-experimental’ n’as?s? bekee wee mee nch?cha ya. E ji usoro nh?r? nsere h?p?ta ?l?akw?kw? ab?? ma were usoro ebunobi wee h?p?ta ?m? akw?kw? s?n?? sek?nd?r? nke ab?? (SS II) d? iri asat? na ise sitere na klasi ab?? e jiri mee nch?cha. Klasi ab?? e ji mee nch?cha b? nke mmebere ya g?nyere otu nch?p?ta na otu nt?nyere. Ngwa e jiri mee nch?cha a b? nke a kp?r? Nnwale iji osisi eserese k?zie ?t?as?s? Igbo (NIOEK?I). Maka inyocha ngwa nch?cha, nd? nk?zi ab?? na ngalaba am?mam? Igbo na otu onye nk?zi na-ak?zi na ngalaba measurement na evaluation lebara anya na ya, b? nd? si na ngalaba mahadum nke Na?jir?a Ns?ka. E jiri nt?cha mini na nd?p? n‘izugbe wee nweta ?s?sa nch?cha, were ‘analysis of covariance (ANCOVA) na bekee wee nwalee ?maokwu nch?cha n’ogo nt? 0.05. Nch?cha e mere gosiri na iji osisi eserese na-emet?ta ?m? akw?kw? n’?m?m? ?t?as?s? Igbo n’?l?akw?kw? sin?? sek?nd?r? na mpaghara mm?ta Ns?ka. Ihe nke a p?tara b? na na ?m? akw?kw? nd? e jiri osisi eserese k?ziere ?t?as?s? Igbo mere nke ?ma kar?a nd? a na-ejighi wee k?ziere. Site n’ihe a ch?p?tara, onye nch?cha t?tara alo mkpa ? d?, inye nd? nkuzi ?z?z? ?nabata iji osisi esrese k?zie ?t?as?s? Igbo kar?a ?gbaso usoro nkuzi nk?t?, n’ihi na ? ga-enye aka ime ka ?m? akw?kw? sonye na mmeremme ihe ?m?m?, ma d?kwara ha mfe ?gh?ta iwu ma ? b? usoro okwu Igbo.
Keywords: ad?mire, eserese, igbo, mm?ta, mpaghara, nk?zi, ns?ka, n’?l?akw?kw?, ojiji, osisi, sek?nd?r?, s?n??, ?t?as?s?