Nch?cha a lebara anya na mmet?ta nzuru?wa nwere n’ebe omenaala Igbo d? taa na mpaghara Nd?da ?w?wa Anyanw? Na?jir?a. Ebumnobi nch?cha a b? ?ch?p?ta mmet?ta nzuru?wa nwere n’ebe omenaala Igbo d? d?ka nkwenye nd? Igbo, as?s? Igbo, echichi, ag?mag? ?d?naala, ewumewu, al?mal?, ekpemekpe, ?r? nkana?z?, ekike, nri, na amamiihe ?d?naala Igbo. Otu aj?j? nch?cha ka e ji mee nch?cha a. Usoro nk?wa s?vee ka a gbasoro wee mee nch?cha a. Nd? e ji mee nch?cha b? ?l?akw?kw? sek?nd?r? niile g?vmenti nwe na mpaghara Nd?da ?w?wa Anyanw? Na?jir?a. Usoro nh?r? igwe ka a gbasoro wee h?p?ta nd? e jiri mee nch?cha a. Usoro nh?r? ebumnobi ka e ji h?p?ta steeti at? e jiri mee nch?cha. Onye nch?cha gbas?kwara usoro nh?r? ebumnobi h?p?ta nd? okenye nke nd? nkuzi so n’ime ha ma ha d? iri at? (30) ? gbara aj?j? ?n?. Ngwa nch?cha e jiri mee nch?cha b? aj?j? ?n? a gbara. N’?hazi ihe a ch?p?tara, a gbasoro usoro nk?wa nd?na nweta ?s?sa aj?j? ?n? a gbara. Ihe a ch?p?tara na nch?cha a gosiri na nzuru?wa webatara nnukwu mgbanwe n’omenaala Igbo taa, nke na a hap?z?r? omenaala na-emezi omenaelu. Site n’ihe a ch?p?tara n’elu, onye nch?cha t?r? alo mkpa ? d? inye ma nd? nkuzi as?s? Igbo ?z?z?, ma nd? okenye obodo tinyere nne na nna gbasara mkpa ? d? n’inyefe, ?kwalite na nchekwaba omenaala Igbo dka o si dibu na mb? tupu nzuru?wa.
Keywords: igbo, mmet?ta, nwere, nzuru?wa, n’ebe, omenaala, taa