Nch?cha a lebara anya n’?nwale ka mpaghara a r?nyere ?l?akw?kw? si emet?ta mmeta nke ?ma ?m? akw?kw? ma e jiri ngwa nk?zi n?r?lere kuziere ha ag?mag? ?d?naala Igbo. Otu aj?j? nch?cha na otu ?maokwu b? ihe nyere aka maka nch?cha a. Kwazi ‘experimental’ ka a gbasoro mee nch?cha a. ?n??g? e ji mee nch?cha b? ?m? akw?kw? d? puku ise nar? ab?? na asaa (5,207) ebe nd? e seere d? nar? ab?? na iri ab?? (220). Ngwa nch?cha e ji mee nch?cha b? Nnwale Mmetadebe Ag?mag? ?d?naala Igbo (NMA?I), Ng?k? Mpaghara a R?r? ?l?akw?kw? na Mmeta Nke ?ma ?m? akw?kw? N’ag?mag? ?d?naala Igbo (NMR?MN?A?I). NMA?I d? nj?maza iri ab??. NGM?NA?I nwere nj?maza iri ab??. Ihe nlere anya an? ka e wep?tara d? ka o si met?ta ?s?sa nke onye kwenyere na ya b? nke nd? ?kamm?ta at? lebara anya. Ngwa Nch?cha NMA?I ka elelere nd?gide site n’iji usoro nt?cha data a kp?r? Kuder Richardson (K – R 20). Ihe e nwetara b? 0.71, NGM?NA?I ka e jiri nt?cha data a kp?r? ‘Crobacks Alpha Coefficient’, ihe e nwetara n’ad?mmma ngwa b? 0.88. Tupu e bido nkuzi, e nyere ?l?akw?kw? ab?? nke ? b?la n’ime nd? a h?p?tara n’ime ?l?akw?kw? an? nnwale nganihu. Ihe e nwetara na data ka e ji wee zaa aj?j? nch?cha na ?maokwu. E ji miin na nd?p? n’izugbe wee zaa aj?j? nch?cha ma werekwa akara nt? 0.05 nwalee ?maokwu. Ihe a ch?p?tara na nch?cha gosiri na ?m? akw?kw? nd? bi n’ime obodo ka nwee mmas? ma meta nke ?ma n’ag?mag? ?d?naala Igbo kar?a ?m? akw?kw? bi n’obodo mepere emepe. Site na nch?p?ta nch?cha a, e kpebiri ka e jiri ngwa nkuzi n?r?lere kuziere ?m? akw?kw? pra?mar? ma n’obodo mepere emepe ma n’ime obodo ag?mag? ?d?naala Igbo ka ha wee nwee ike meta nke ?ma n’ag?mag? ?d?naala Igbo. ? b?r? na nd? nkuzi ejiri ngwa nkuzi n?r?lere kuziwe ag?mag? ?d?naala Igbo na pra?mar? niile d? na zoonu mm?ta Ns?ka, a mara na ?m? akw?kw? nd? bi n’obodo mepere emepe na ?m? akw?kw? nd? bi n’ime obodo ga-emeta nke ?ma n’ag?mag? ?d?naala Igbo.
Keywords: ag?mag?, akw?kw?, emet?ta, igbo, ?nwale, jiri, kuziere, mmeta, mpaghara, ngwa, nke, nk?zi, n?r?lere, ?d?naala, ?ma, r?nyere, ?l?akw?kw?, umu