Nch?cha a lebara anya ma nyocha Omenaala d? n’?l? nwaany?n’ala Igbo na uru ? bara ikuziri ya ?m? akw?kw? n’ogo ag?makw?kw? sek?nd?r?maka iwube nt?ala ezina?l? n’obodoala Igbo. Nd? Igbo kwenyere na ijik?ta nwoke na nwaany?n’usoro omenaala al?mdi na nwunye maka iwube ezina?l? ah?. N’ala Igbo, ha kwenyere n’?l? nwaany? ab?gh? naan? maka nwoke na nwaany? naal? onwe ha kama na ?l? nwaany? b? ihe ?m?nna n’ala Igbo. Nkwenye nke a mere na nd? ch?r? ?l? di na nwunye na-agbaso ?soro nd? ah? nd? nna ochie wubere, b? nke nd? Igbo ejighi egwu egwu. Site n’?gbaso usoro omenaala mee nke a, mbik? ha na-enwe ugwu na ns?p?r? ma mekwa ka ?m?aka ga-esite na nj?k? ah? p?ta b?r? ?m?aka ziri ezi n’anya mmad?. Onye nch?cha lebara anya n’omenaala nd? ah? a na-at? anya na nd? na-ebido ezina?l? ?h?? tosiri ime maka al?mdi na nwunye na nd? nd? Igbo nke gosiri mkpa ? d? na nwoke ? b?la ga-al?r?r? nwunye. Nch?p?ta gosiri na onye al?gh? di ma ? b? nwunye n’ala Igbo anagh? enwecha ugwu na ns?p?r? d?r? ha maka na nd? Igbo kwenyere na onye a m?r? am? tosiri ?m?ta onye ?z? ka nd? na mmad? na-abawanye n’elu ?wa. ?z? kwa b? na ikuziri ya ?m? akw?kw? bido n’ogo ag?makw?kw? sek?nd?r? ga-enye aka ?z?lite ha n’usoro ah? d? mma maka iwube nt?ala ezina?l? enweghi oke ekworo na esemokwu n’obodo ala Igbo.N’ikpeaz?,onye nch?cha t?tara aro nke ga-enye aka ime ka omenaala nd? Igbo hap? ?nw?ny? anya maka na omenaala nd? na-echekwaba ha..
Keywords: bido, ezina?l?, igbo, ikuzi, iwube, ?l?, maka, nt?ala, nwaany?, n’ala, n’ogo, omenaala, sek?nd?r?, ukwu