Nch?cha a lebara anya n’?n?d? ?m? nwaany? n’ala Igbo. Nd? ?kaa as?s? Igbo e meela nch?cha banyere agwaa ?m? nwaany? n’ala Igbo dika e si zip?ta ha n’iduuazi Igbo nd? g?nyere Onye Kpa Nk? Ah?h? (Nwadike, 1989), Isi Akw? Dara n’Ala (Ubesie, 1973) na Chinaag?r?m (Onwuchekwa, 1983). Site na ha, a k?wara ?m? nwaany? d?ka nd? na-enwe ndidi na ogologo ntach? obi; nd? ar?r? ala h?b?gara ego n’anya nke ukwu; nakwa nd? nwere mmet?ta uche na obi ebere ebe ihe ha n? n’otu n’otu. Nch?cha a zip?tara ?n?d? ?m? nwaanyi n’ala Igbo d?ka o si p?ta ihe n’iduuazi nd? a gbadoro ?kw? mee nch?cha a, nd? g?nyere Adaeze (1998) nke sitere n’aka Inn? Nwadike na ?d? ?k? Na Mba (2003) nke C. N. Okebalama dere. At?t? a gbasoro mee nch?cha a b? at?t? any?mihe. Nch?cha a kwenyere na ?m? nwaany? kwes?r? ka a na-enye ha ns?p?r? na ugwu kwes?r? ha; e kwes?gh? ka ha na-ama ?m? nwoke aka n’ihu n’ihi na Chineke sitere n’omenaala Igbo mee ?m? nwoke isi. Ihe ?m?m? a ch?p?tara na ?t?t? ?m? nwaany? na-agba mb? maka ?ganihu ezina?l? na obodo ha n’agbanyeghi na e nwekwara nd? isi agb? ncha n’etiti ha. N’aka nke ?z? e nwekwara ?m? nwoke na-agba mb? nwekwa nd? nzuzu. ?ganihu ezina?l? ka d? ?m? nwaany? n’aka n’agbanyeghi na ?n?d? ?m? nwaany? n’omenaala Igbo erughi nke ?m? nwoke d?ka ? p?takwara ihe n’iduuaz? nd? a any? jiri mee nch?cha a.
Keywords: igbo, nwaany?, nzip?ta, n’iduuaz?, ?n?d?, ugbu, umu