EKWE Volume 18 Number 2 2025

NKÀ NG?P?TA EGWU AZ?MAH?A MAKA NKWALITE AS?S? NA OMENAALA IGBO

Theodora Ng?z? Nnebedum, PhD
Abstract

Mbunobi mgbasa ozi ah?a b? iji mee ka ?hanaeze mata maka ?d?d? na ?d?mma ya b? ngwaah?a nke ga-eme ka ha kwadoo ma z?kwaa ya b? ah?a. Nkwusa maka ngwáah?a b? nke na-ad? n’?d? d? iche iche d? ka; n’?d? ng?p?ta, nkwup?ta, ngosip?ta na nd? ?z?. As?s? e ji mee ya b? mgbasa d? nnukwu mkpa maka ngh?ta na ezi nzik?r?ta ozi. Ka ? d? taa, ?t?t? nd? ?l??r? na-eleghara nnukwu ngwa ?r? a b? as?s? anya nke mere na ah?a ha anagh? enwetacha mp?tara nnwulite ak?na?ba a t?r? anya ya. Nsogbu a b? ya kpalitere mm?? nch?cha a iji wep?ta nka nd? ah? mejup?tara ng?p?ta mgbasa ozi az?mah?a ma wep?takwa uru ha nye mgbasa nd? a. ? b? at?t? ?z?? na mmeso ya nye ngwaah?a nke Sirgy ka e jiri t?chaa njant?le nke g?nyere nch?k?ta ng?p?ta egwu ngwaah?a nd? a b?, Ak?chukwu Bam, nakwa Griin Liivu. N’ikpe az?, a ch?p?tara na: (i) nka okwu mejup?tara ng?p?ta nd? a (ii) nka okwu nd? ah?g?nyere at?mat? okwu na at?mat? echiche (iii) ha na-esite n’?z? nka zie nd? ah?a ozi niile mejup?tara ah?a ha d?ka; ebe ?l?-?r? ha d?, ?r? nakwa uru ya b? ngwaah?a tinyere ebe a ga-enweta ha. (iv) A ch?p?takwara na as?s? e ji ezisara ?hanaeze ozi gbasara ngwaah?a tinyere na ng?p?ta egwu mgbasa ozi ah?a kwes?r? ?d? n’as?s? mm?nyere nd? maka ezi ngh?ta. A t?z?r? aro ka nd? ?ch?cha nd? ?z? mekwara nch?cha na-aga n’ihu iji zip?ta ?z? ka mma nakwa uru ? bara iji as?s? nd? were na-ezi ha ozi az?mah?a iji mee ka ezi mkpar?ta d?.

Keywords: asusu, az?mah?a, egwu, igbo, maka, ng?p?ta, nka, nkwalite, omenaala
Copyright © 2026 ACJOL.