EKWE Volume 14 Number 2 2021

Mp?tara ?bara Echiche N’?t?as?s? Igbo

?lachi Florence Okere
Abstract

Okwu ? b?la mmad? kwuru na-enwe mp?tara site n’ihe onye kwuru ya bù n’obi na ka o siri h?ta ya. Edemede a nke isiokwu ya b? “Mp?tara ?bara echiche n’?t?as?s? Igbo” lebara anya na mp?tara okwu ?f?d? nd? e nwere n’as?s? Igbo kp?m kwem. E lebakwara anya n’?z? d? iche iche otu okwu si enwe mp?tara d? iche iche. Nch?cha a bù n’uche izip?ta ?d? mp?tara d? iche iche e nwere n’?t?as?s? Igbo tinyere ?k?wap?ta echiche d? iche iche ?f?d? okwu Igbo nwegas?r?. Nch?cha a b? nke ?ba akw?kw? ebe nwa nch?cha si nwete ?f?d? akw?kw? ?g?g? na edemede nch?cha nd? odee ?f?d? derela ihe yitere isiokwu nke a na ha. Nd? nch?cha a ga-abara uru kar?s?a b? ?m? akw?kw?, nd? nk?zi nd? nch?cha, wdg. N’ikpeaz?, a t?r? aro ka nd? nch?cha n’?d?niihu lebazie anya n’isiokwu a ma ch?p?ta ebe o nwere oghere mejuo ya. Ka e mes?r? nch?cha a, a ch?p?tara na mp?tara b? ejewe aghagh? n’ihe gbasara as?s? ? b?la, ? kachas? n’as?s? Igbo ebe b? mgbakwas? ?kw? edemede a.

Keywords: echiche, igbo, mp?tara, n’?t?as?s?, ?bara
Copyright © 2026 ACJOL.