Nch?cha a lebara anya n’?ch?p?ta ihe mkp?bi ?kw? a na-ah?ta n’imej?p?ta at?mat? kurikulum as?s? Igbo n’ogo ag?makw?kw? nke Bezik na Steeti Ebonyi. Onye nch?cha gbasoro usoro sovee ke nk?wa wee mee nch?cha a, ebe ?n??g? nd? e jiri mee nch?cha d? otu nar? na iri at? (130) nd? isi ?l?akw?kw? na ndi nkuzi n’ogo Bezik 1–3, b?kwa nd? onye nch?cha jiri usoro nsere ke ebumnuche wee h?p?ta. Ngwa nch?cha b? nj?maza nke ihe e dep?tara n’ime ya d? iri na asat? (18), b?kwa nke onye nch?cha jiri aka ya dee. Data a kpak?tara ka e jiri miin (?????) na pacenti (%) wee hazie. A ch?p?tara na enwegh? akw?kw? ?g?g? Igbo, enwegh? nd? nkuzi tozuru etozu, ?t?t? ?n??g? ?m? akw?kw? n? n’otu klaàs? na ejigh? as?s? epum nwata ak?ziri ya ihe tinyere ihe nd? ?z? b?cha ihe mkp?bi ?kw? a na-enweta n’imejup?ta at?mat? kurikulum as?s? Igbo n’ogo ag?makw?kw? nke Bezik na Steeti Ebonyi. Site n’ihe nd? a a ch?p?tara onye nch?cha t?tara alo; ka nd? nkuzi na-erube isi n’ihe polici ke ag?makw?kw? kwuru maka iji as?s? epum akuziri ?m?aka n? n’ogo Bezik 1 – 3 ihe; ime ka akw?kw? ?g?g? Igbo ghara ?b? ihe d??k? na iz?p?tand? nk?zi tozuru etozu na ihe nd? ?z?. Ihe ndia ga-enye aka n’imej?p?ta at?mat? kurikulum as?s? Igbo n’ogo ag??makw?kw? nke Bezik na Steeti Ebonyi.
Keywords: ag?makw?kw?, asusu, at?mat?, bezik, ebonyi, igbo, kurikulum, mkp?bi, nigeria, nke, n’imejup?ta, n’ogo, steeti, ukwu