Nsogbu as?s? Igbo na-enwe si n’aka ndi Igbo n’onwe ha. Any? ga-asa aj?j? ? b?la gbasara ihe mere as?s? Igbo. Akw?kw? a na-at?le ihe na-ebute ?d?da ma ? b? ?nw? as?s? Igbo. ? na-at?lekwa ihe nd? any? kwesiri ime ka as?s? Igbo nweta ?n?d? kwesiri ya na Na?jir?a nakwa na mba ?wa niile n’ihi na nd? Igbo anaghi eti mmanw? a na-akwa aka. Nk? d? na mba na-eghere mba nri. Any? kwes?r? ime as?s? Igbo any? a ka ? b?r? a kwaa a kw?r?. Nke a ga-ebido n’ ezina?l? na ogbe nd? Igbo niile, gawa n’?l??ka, ?maah?a, ?l?akw?kw?, ?l?ikpe, ?l? mbip?ta akw?kw?, ?l? nd? omeiwu, ?l??r? ga nke g?nyere ?l? mgbasa ozi d? iche iche na ?l??r? g??ment? d? iche iche: O doro anya na any? kwes?r? ?gba mb? mee ka as?s? Igbo kw?r? ch?m. Akw?kw? a ga-at?lekwa ?n?d? Igbo n’ebe ? gbasara igwe k?mputa, ekwent? mkpanaaka na ?waikuku nntanet?. Nkebi nd? d? n’akw?kw? a g?nyere ndubata, as?s? Igbo n'?l? akw?kw? d? iche iche, as?s? Igbo n'ezina?l? nd? Igbo, as?s? Igbo n'aha nd? Igbo, as?s? Igbo n'edemede, as?s? Igbo n'usoro odide Igbo, as?s? Igbo na mgbasa ak?k?, as?s? Igbo n'ekwent? mkpanaaka na nch?k?ta.
Keywords: asusu, igbo, ndi, nkwalite