Nch?cha a lebara anya n’uru as?s? ?d?inala bara n’?k?ziri nd? okenye n? n’ime obodo maka ?r? ugbo na Steeti Ebonyi. Onye nch?cha gbasoro usoro s?vee kenkowa wee mee nch?cha a. Aj?j? nch?cha ab?? ka e ji wee mee nch?cha a. Onye nch?cha ji usoro nsere ebumnuche wee h?p?ta nd? okenye d? otu nar? na iri at? (130) b? nd? e ji mee nch?cha a, Ngwa nchocha bu njumaza nke ihe e dep?tara n’ime ya di iri na asaa (17), bukwa nke onye nch?cha jiri aka ya dep?ta. E jiri pacenti (%) na miin (?????) wee zaa aj?j? nch?cha. A ch?p?tara na iji as?s? ?dinala ak?ziri nd? okenye n? n’ime obodo maka ?r? ugbo na-eweta ?t?t? uru nd? g?nyere: ? na-ewulite nkuzi na mm?ta mee ka ? d? ire; ? na-eme ka nkuzi na om?m? ihe d? mfe na ngh?ta, ? na-eme ka ha na-enwe ?n? oge ha na-am? ihe n’ihi na ? b? as?s? ha na-agh?ta ka e ji ak?ziri ha. ?z? kwa, ? na-eme ka a mata obodo onye si na ya, na-echekwara ha omenaala na nkwenye ha. ? na-eme ka udo na ?d?notu na-ach? n’etiti nd? ?r? ugbo na nd? na-ak?ziri ha ihe. ? na-ebelata ?n?d? it?b?r?b? n’etiti nd? okenye ah? b? n’ime obodo ar? ?r? ugbo, dgz. Site n’ihe nd? a a ch?p?tara onye nch?cha t?tara al? nd? a; ka nd? na-ak?ziri nd? okenye maka ?r? ugbo ga-ab? naan? nd? maara as? ma na-ede as?s? ?d?naala nd? ha na-ak?ziri. ?z? kwa, ? b? naan? as?s? ?d?naala (Igbo) ka a ga-eji enye ?kwa di mkpa na mgbasa ozi nd? ?z? maka ?r? ugbo n’igwe okwu na nke onyonyo (redio na televishion). A ga-edep?ta akw?kw? j?nal? maka ?r? ugbo n’as?s? ?d?naala ma n’olundi nd? okenye ah? a na-akuziri ihe, nke a ga-eme ka ha na-agh?ta ihe a na-ak? banyere usoro ?gbara ?h?r? n’ik?p?ta na ichekwa ihe oriri. Nke a ga-enye aka belata ?k? ihe oriri na ?b?am na Steeti Ebonyi ma na gburugburu Na?jir?a niile.
Keywords: asusu, bara, ebonyi, eobodo, igbo, maka, ndi, nigeria, n’ikuziri, n’ime, ?d?naala, okenye, ?r?, steeti, ugbo, uru