Nch?cha a lebara anya na ad?mike jenda na mmas? ?m? akw?kw? nd? e ji ngwa nkuzi n?r?lere kuziere ag?mag? ?d?naala Igbo n’?l?akw?kw? pra?mar? na zoonu mm?ta Ns?ka. Jenda na mmas? ?m? akw?kw? nd? e ji ngwa nkuzi n?r?lere kuziere ag?mag? ?d?naala Igbo ka a nwalere na nd? ?m? akw?kw? e jigh? ngwa nkuzi n?r?lere kuziere ag?mag? ?d?naala Igbo. Otu aj?j? nch?cha na otu ?maokwu b? ihe nyere aka maka nch?cha a. U?d? nch?cha kwazi ‘experimental’ ka a gbasoro mee nch?cha a. ?n??g? e ji mee nch?cha b? ?m? akw?kw? d? puku ise, nar? ab?? na asaa (5,207) ebe nd? e seere d? nar? ab?? na iri ab?? (220). Ngwa nch?cha e ji mee nch?cha b? Nnwale Ad?mike Ag?mag? ?d?naala Igbo (NAA?I) na Ng?k? Jenda na Mmas? U?m? Akw?kw? N’ag?mag? ?d?naala Igbo (NJMU?AN??), nj?maza iri ab?? sitere na nnwale ad?mike ag?mag? ?d?naala Igbo na nj?maza iri ab?? sitere na ng?k? jenda na mmas? ?m? akw?kw? n’ag?mag? ?d?naala Igbo b? nke nd? ?ka mm?ta at? lebara anya. Ihe e nwetara na data ka e ji wee zaa aj?j? nch?cha na ?maokwu. E ji miin na nd?p? n’izugbe wee zaa aj?j? nch?cha ma werekwa akara nt? 0.05 nwalee ?maokwu. Ihe a ch?p?tara na nch?cha gosiri na ?m? akw?kw? ?m? nwaany? e ji ngwa nkuzi n?r?lere kuziere ag?mag? ?d?naala Igbo ka nwee mmas? n’ag?mag? ?d?naala Igbo kar?a ?m? nwoke. U?m? akw?kw? ?m? nwoke na nd? nwaany? e ji ngwa nkuzi n?r?lere kuziri ag?mag? ?d?naala Igbo nwere mmas? na meta nke ?ma n’ag?mag? ?d?naala Igbo kar?a nd? otu ha e jighi. Site na nch?p?ta nch?cha a, a t?nyere aro ka e jiri ngwa nkuzi n?r?lere kuziere ?m? akw?kw? ?m? nwoke na nd? nwaany? n? n’?l? akw?kw? pra?mar? ag?mag? ?d?naala Igbo ka ha wee nwee mmas? n’ag?mag? ?d?naala Igbo.
Keywords: adimike, ag?mag?, akw?kw?, igbo, jenda, kuziere, mmas?, mm?ta, ndi, ngwa, nk?zi, ns?ka, n?r?lere, n’?l?, ?d?naala, pra?mar?, umu, zoonu