Nch?cha a b? maka ?daolu n’edemede ?m? akw?kw? af? nke ab?? siri b?r? ihe nramahu n’?l? akw?kw? Nwafor Orizu koleeji nke am?mam? na nkuzi, Nsugbe E mere nch?cha a iji ch?p?ta na ? b? ezigbote ihe nr?amah? ?m? akw?kw? n? n’agbata af? a ikanyetadebe akara ?daolu n’edemede ha tinyekwara na ?t?t? nd? odee Igbo d? iche iche anagh? agbesocha usoro a otu o kwesiri. Mbumuche nch?cha a b? ?ch?p?ta ihe kpatara nsogbu a b? na ?m? akwakw? na-eji maka inweta ohere na mahadum manye isi n’ihe om?m? ? b?la ma ya b?r? na ha “abaala skuulu”, nd? d? otu a na-akp? ?m?m? akara ?daolu as? n’ihi na ha ad?gh? nkwadobe ?g? Igbo. A magh? na akara ?daolu otu mkp?r?okwu b? mgbe ? kw??r? onwe ya na-agbanwe mgbe ?f?d? ma ? baa n’ah?r?okwu ya na iji olund? akp?p?ta okwu ?f?d? na-eme e tinyeghar?a akara ?daolu. Nch?cha a ga-aba ezi uru n’ebe ?m? akw?kw?, nd? nkuzi na ?hanaeze n?. E ji at?t? akara nd? merela nch?cha maka akara ?daolu dika De Saussure mee ya, mana e ji usoro nch?cha nk?wa dep?ta ya. Nwa nch?cha ch?p?tara na ?t?t? n’ime ha kwes?r? ?mata na ? b? naan? n’elu ?daume na myiri ?daume ka a naakanye akara ?daolu. A ch?p?tara ka akara ?daolu b?r? ihe ?m?m? kwa??r? onwe ya nke ga-eme ka ?m? akw?kw? tinyekwa nnukwu uchu n’ihe ?m?m? a. A ch?p?takwara na o kwes?r? ?b? ‘?gbatauhie’ d??r? onye agafegh? n’ule ya ?gafe na klas? ?z?. A ch?p?tara na a ga-ewep?ta ezigbo oge n’ikuziri ?m? akw?kw? mkpa ? d? ?h?ta uru akaara ?daolu bara n’ederede Igbo. N’ikpeaz?, nwa nch?cha nyere nt?ziaka ka ?m? akw?kw? mahadum n? n’agbata af? nke ab?? dum jisie ike na-etinye akara ?daolu n’ederede Igbo n’ebe o kwes?r? nakwa nd? niile na-ede Igbo, ? kachas? na mkp?r?okwu nd? ah? nwere otu ns?pe, iji mee ka mputara ha doo ?g?? anya nke ?ma kar?a ?d? na-enyo okwu nd? ah? enyo. Nke a ga-eme ka ? d?r? ?g?? mfe na ngh?ta kar?s?a.
Keywords: ab??, afo, akw?kw?, am?mam?, anambra, koleeji, nkanyetadebe, nke, nk?zi, nsugbe, nwafor, n’edemede, orizu, steeti, ?daolu, umu