EKWE Volume 14 Number 3 2021

Nt?r? n’Ala na?jir?a, ka ? d? Gboo nakwa Ugbu a

Ndubuisi O. Ahamefula Bright I. Ogbonna Joy Adaeze Onuoha (Ph.D)
Abstract

Nt?r? b? otu n’ime mp? nke a na-ah? na gburugburu any? taa. ? b? ?n?d? a na-akp?r? mmad? n’ike ma dulaa ya ala mm?? ma ? b?kwan? nap?ta ya ?kp?r?kp? ego na ihe nd? ?z? o nwere. Nt?r? maliterer?? kamgbe gboo mana mmepe obodo emeela ka ?f?d? mgbanwe p?ta ihe n’etiti nt?r? mmad? ugbu a na ka ? d? mgbe gboo. ? b?kwa nke a mere e ji nwee ?t?t? mkp?r?okwu na ekwumekwu ?f?d? e ji ak?wa ?d?d? mp? a b? nt?r?, taa. N’ihi nke a, mbunuche nch?cha a b? ileba anya ka nt?r? mmad? si d? na mb? nakwa ka ? d? ugbu a t?mad? ka o si met?ta ak?na?ba Naijir?a. ?r? nch?cha a ga-elebakwa anya n’ekwumekwu na okwu ?f?d? e ji ak?wap?ta nt?r?, d?ka o si p?ta ihe n’akw?kw? mgbasa ozi nakwa na mkparita ?ka ?f?d? na Naijir?a. Nnweta njiatule e jiri mee nch?cha a dabeere n’ozi nd? nch?cha nwetara site n’aj?j? ?n? ha gbara nakwa site na nnyocha ag?mag? nd? ?z? e derela nke isiokwu ha met?tara nt?r?. Nd? nch?cha ch?p?tara na nt?r? mmad? na-ewu ewu ugbu a na Naijir?a nakwa ?wa niile nke ebumnobi nd? na-eme ya d?wagara iche na nke nd? mere ya na gboo. Ha gara n’ihu ch?p?ta ?f?d? ekwumekwu na okwu ?h?r? e ji ak?wa nt?r? d? ka mwakpo, mnwuchi, nt?gbu, mmemina na nd? ?z?. Or? nch?cha a ga-aba uru maka ?f?d? nch?cha a ga-eme n’isiokwu a nakwa ime ka mp? a b? nt?r? belata.

Keywords: gboo, na?jir?a, nakwa, nt?r?, n’ala, ugbu
Copyright © 2026 ACJOL.