EKWE Volume 14 Number 3 2021

Mmet?ta Olund? Ns?ka Na Nkuzi Na ?m?m? As?s? Igbo Izugbe N’?l?akw?kw? Pra?mar? N’Okpuru ?ch?ch? Ns?ka

Dr Monica Obiageli Omeje
Abstract

Mbunuche nch?cha a b? ?ch?p?ta ka olund? Ns?ka si emetuta nkuzi na ?m?m? Igbo izugbe n’ ?l?akw?kw? pra?mar? d? n’okpuru ?ch?ch? Ns?ka na steeti Enugu. Nch?cha a lebere anya kpom kwem n’?mata ka f?n?m olund? Ns?ka si emetuta ?m? akw?kw? n’?m?m? Igbo Izugbe. Onye nch?cha gbasoro usoro s?vee nk?wa wee mee nch?cha a. Otu aj?j? nch?cha ka e jiri mee nch?cha a. Nd? e jiri mee nch?cha b? ?m? akw?kw? pra?mar? ukwu niile n? n’okpuru ?ch?ch? Ns?ka. Nd? e jiri mee nch?cha a kp?m kwem b? ?m? akw?kw? pra?mar? nke ise ?n??g? ha di otu nar? na iri ise (150). ? b? usoro nsere ka onye nch?cha gbasoro were h?p?ta nd? e jiri mee nch?cha a. Ngwa nch?cha b? aj?j? ?n? na ndep?ta mkp?r?okwu nke onye nch?cha hibere. Onye nch?cha gbasoro usoro frikwensi na pasenti wee t?chaa data o ji r?? ?r? na nch?cha a. Nch?p?ta nch?cha gosiri na fon?m olundi Ns?ka na-emetuta ?m? akw?kw? pra?mar? n’ ?m?m? Igbo izugbe. Site n’ihe a ch?p?tara, onye nch?cha t?r? aro maka nkwalite ?n?du nkuzi na ?m?m? as?s? Igbo ? kachas? n’ogo pra?mar? na Ns?ka.

Keywords: asusu, igbo, izugbe, mmet?ta, nk?zi, ns?ka, n’okpuru, n’?l?akw?kw?, ochichi, olund?, ?m?m?, pra?mar?
Copyright © 2026 ACJOL.