EKWE Volume 13 Number 1 2020

Nchekwa As?s? na Omenaala Igbo: Nt?nye Oke Uri na Egwuregwu

Nwigwe Nwakaego Eze Nneka Justina
Abstract

As?s? bara nnukwu uru na mmek?r?ta mmad? na ibe ya. Obodo ?b?la nwere as?s? nke ha mana d?kà e siri h?ta n’oge a, ?t?t? as?s? na-alazi ala. Enwegh? mmas? n’ihe gbasara as?s? ?d?naala nd?, inwe mmas? n’as?s? Bekee karie as?s? ?d?naala, na ejigh? as?s? ?d?naala az?p?ta ?m?aka b?cha ihe na-ebute aj? ?n?d? ah?. ? b? ?d? ?n?d? a mere as?s? Igbo ji adala az? n‘agbanyegh? na ? b? otu n’as?s? mpaghara at? nke g??menti Naijir?a kwadoro iji eme ihe. Nke a mere edemede a lebara anya n’?z? di iche iche e nwere ike iji kwalite ma chèkwaa as?s? Igbo ka ? ghara if?nah? any?. Edemede a nyochara nt?nye oke ?r? na egwuregwu n’ichekwa as?s? na omenaala Igbo. At?takwara aro ka nd? Igbo na-ag? ?r?, na nd? na-emep?ta egwuregwu onyonyo jiri as?s? Igbo egosip?ta aka ?r? ha. Nke a ga–eme ka “Igbo” b?r? as?s? na nd? ama ama n’ak?k? ?wa niile. ?z? kwa, nd? nkuzi as?s? na omenaala Igbo kwes?r? ?d? na-ewebata ?r? na egwuregwu d?ka nka nkuzi ? kachas? na klas? as?s? nke ab??

Keywords:
Copyright © 2026 ACJOL.