EKWE Volume 13 Number 1 2020

Mgbamonwe na Ndap? ?da n’Igbo Ngbagougwu

Crescentia N. Ugwuona Onwuka Gloria T.
Abstract

Nch?cha a lebara anya na mgbamonwe na ndap? ?da n’Igbo mgbagougwu nke d? na mpaghara Ns?ka. ?t?t? mgbe, nd? Igbo ?f?d? esighi na mpaghara Enugwu-Ezike na Iheaka, na nd? sigas? n’agb?r? mba ?z? bi n’ala Igbo na-enwe ihe mgbagoju anya n’ihe gbasara ngh?tami Igbo nd? mgbagougwu na-as? ? kacha nke nd? Enugu-Ezike na Iheaka Igbo. ?n?d? a so na nnukwu ihe na-ebuta ?gbatuhie na mmek?r?ta mmad? na as?s? n’ala Igbo. Mbunuuche nch?cha a b? inyocha na ?ch?p?ta mgbamonwe, na ndap? ?da n’ogo ?da na okwu n’olund? nd? Enugu-Ezike na Iheaka Igbo d? na mpaghara Ns?ka. ?ch?cha ji at?t? sosiolingwistiks wee mee nch?cha a. E jiri aj?j? ?n? na n?r? lere wee nak?ta ngwa nch?cha site n’aka nd? ntorob?a na nd? okenye nd? EnuguEzike na Iheaka na-as? as?s? epum ha. E gosiri ngwa nch?cha ?f?du a nak?tara na tabuul, k?was?a ha ma hazie ha nke ?ma. ?ch?cha ch?p?tara n’agbanyeghi na mgbamonwe na ndap? ?da n’as?s? na-ebute ad?miche na mkp?p?ta nakwa ndeputa ?da na mkp?r?okwu, mp?tara ha na-ab? otu ihe. ?ch?cha ch?p?takwara na e nwere mgbamonwenwe as?s? n’ogo ?da na okwu n’Enugu-Ezike na Iheaka Igbo. ? ch?p?takwara na nd? Enugu-Ezike na-enwekar? ndap? mkp?r??daas?s? n’?f?d? okwu ha. ?ch?cha k?wara na ihe na-ebutekar? mgbamonwe na ndap? ?da g?nyere mb?ak?ta as?s?, mpaghara ebe nd? bi, af? mmad? d?, ogo ag?makw?kw?, ?r?aka, na ikwu okwu ?s?s?. Nch?cha a ga-ar? ?r? d? ka ebe ntuzi aka nye nd? ?ch?cha ?z?, ?m? akw?kw?, na nd? nkuzi n’am?mam? na nk?zi as?s? Igbo.

Keywords:
Copyright © 2026 ACJOL.