Nd?Igbo b? nd? e ji nd? odudo ns? mara, n’ihi na ha na-at? Chukwu egwu. Nd? Igbo nwere nkwenye na mmad? nwere ebe ? na-eje ma ? nw??; ma nd? mmad? d?r? n’?waa ga-egosi ma ? ga-al? ?wa ma ? b? na ? gagh? al? ?wa. Ha kwenyere na ihe mmad? metara na-eso ezina?l? onye ah? ma ? nw??. Mana nd? nd? Igbo na-ad? n’oge ugbu a kwes?r? ka e mee ka nd? ntoro?b?a mara na ihe onye metara na-eso ya na ? b?gh? na ?waa ka o biri. ? d?kwa mkpa ka ha mara na e jigh? nd? mmegheri na nd? ruru inyi mara nwa af? Igbo. Onye Igbo ? b?la na-enwe ugwu ebe ? b?la ha h?tara onwe ha, ma ? b? nwoke ma ? b? nwaany?. Nch?cha a b? nk?was? nleghar? ad?m. Nd? nch?cha ga-agba mmad? ole na ole aj?j? ?n? iji mara uche ha gbasara isiokwu a, marakwa ma o nwere ihe d? iche n’?d? nd? e jiri mara nd? Igbo na ihe a na-ah? ugbu a na nd? nd? Igbo. Ebe a n? mee nch?cha a b? n’ala Igbo niile b? nd? na-as? as?s? Igbo kp?m kwem, nd? e ji as?s? Igbo were mara. Na nt?ghar? uche, ? na-egosi na nd? Igbo ?f?d? ahap?la ihe e jiri mara ha ma biwe nd? ak?logheli na nd? nd? ?z? gas? ab?gh? ejiri mara Igbo. Nke a b? n’ihi na ha na nd? agb?r? ?z? na-emek?r?ta. ? b? nke a kpatara nd? egwu agwara ?gwa jiri bata n’etiti ha. Na mbunye uche, e mere ka a mara na nd? naan?chite anya ?m? Igbo n’obodo niile ga-agba mb? ijik?ta ?m? ntoro?b?a mee ka ha mara njirimara nd? Igbo. Nke a gaeme ka Igbo ghara itufucha ?d?d? ha.
Keywords: