Nch?cha a lebara anya na nsogbu nzik?r?ta oz? nkan?z? naebutere ?m? akw?kw? sek?nd?r? n’ide edemede n’as?s? Igbo. Mbunuche nch?cha a n? ka e wep?tara maka nch?cha a. ?d? nch?cha a b? nke s?vee nk?wa. Aj?j? nch?cha an? ka e wep?tara maka nch?cha a. Nd? e ji mee nch?cha a b? um? akw?kw? d? otu nar? na iri asat? n’?n??g? b? nd? e sitere n’usoro keebumnobi wee h?p?ta. Ngwa nch?cha e ji mee nch?cha a b? – Nj?maza Nsogbu Nzik?r?ta Ozi Nkan?z? N’ide Edemede N’As?s? Igbo (NNNONNENAI) b? nke nd? nch?cha ji aka ha mep?ta. E ji ‘miin’ na ‘nd?p? n’izugbe’(standad diviesh?n) wee zaa aj?j? nch?cha, nyochaa ma tulekwaa data e nwetara. A ch?p?tara na nzik?r?ta ozi nkan?z? na-ebutere ?m? akw?kw? nsogbu n’ide edemede n’as?s? Igbo n’?l? akw?kw? sek?nd?r? ? kachas? n’okpuru ?ch?ch? Nd?da Idemili na steeti Anambra. Nke a b? maka na ?t?t? ?m? akw?kw? h??r? edemede e ji ngwa nzik?r?ta ozi nkan?z? ede kar?a nke mkp?s? odee na akw?kw?. Nke a mere ka ?t?t? n’ime ha na-ada ule na mpaghara edemede n’as?s? Igbo n’ihi na ha na-eme ?t?t? ndehie d?ka ha si ede ihe na ngwa nzik?r?ta ozi d?ka ekwe nt?. A t?nyere aro nke otu n’ime ha b? ka nd? na-ah? maka k?rik?lum as?s? Igbo n’ogo sek?nd?r? gbaa mb? webata usoro nk?zi ga-akwado iji ngwa nzik?r?ta ozi nkan?z? d? iche iche ak?zi as?s? Igbo nke edemede b? otu n’ime ha.
Keywords: