EKWE Volume 13 Number 1 2020

Mmet?ta Ngwak? As?s? Epum na As?s? Bekee n’ik?zi S?m n’?l?akw?kw? Pra?mar?

Ebubechineke ifeyinwa
Abstract

Isiokwu nch?cha a b? Mmet?ta Ngwak? As?s? Epum na As?s? Bekee n’ik?zi S?m n’?l?akw?kw? Pra?mar? n’okpuru ?ch?ch? Ezeag? d? na Steeti Enugu. S?m b? s?bjekt ?f?d? ?m? akw?kw? ma nd? n? n’?l?akw?kw? nta, sek?nd?r? nakwa Mahadum kp?r? as?. A matagh? ihe kpatara ya. Nd? nk?zi t?r? alo ka ha lebanye anya n’usoro nka e ji ak?zi S?m. N’ihi ya, ha tulee iji nka as?s? ab?? (ya b? as?s? Bekee atap?ara n’as?s? epum) wee k?ziere ha S?m ?mata ma ? gaenyere aka ka ?m?aka gh?ta S?m nd? nk?zi na-ak?zi nke ?ma. Nd? e ji mee nch?cha a b? ?m?aka pra?mar? nke an? (4) d? nari ab?? (200) nd? onye ?ch?cha seere n’ime ?m?aka pra?mar? niile d? puku iri, nar? ise na ise (10,505) sitere n’?l?akw?kw? d? iri asat? na an? (84) n? n’okpuru ?ch?ch? ah?. O sekwaara nd? nk?zi d? iri ab?? nd? sitere n’?l?akw?kw? di iri ab?? kwa, ka ha b?r? nd? n?chiteanya nd? ?z? e jigh? mee nch?cha. ?d? nch?cha e ji mee nch?cha a b? s?vee nk?wa. ?ch?cha jikwa usoro nsere nke nh? na nha t?mb?m t?mb?m. Ngwa nch?cha onye ?ch?cha ji mee nch?cha a b? T?cha divayisid Teknik nke a kp?r? Nj?maza Mmet?ta Ngwak? As?s? n’ik?zi S?m n’?l?akw?kw? Pra?mar? (NMNANISUP) nke e jiri firikwensi na pesenti wee t?cha ma haziekwa.. ?ch?? ch?p?tara na ?gwak? as?s? epum na as?s? Bekee wee k?zie S?m b? ?z? nd? nk?zi t?p?taara onwe ha iji nyere ?m? akw?kw? aka ka ha wee m?ta ma gh?takwa s?m na s?bjekt nd? ?z? a na-ak?ziri ha. ?ch?? ch?p?takwara na ?d? nka nk?zi a doro ha ah? ma dookwa ha anya nke na ha sonyere n’ihe niile a k?ziere ha na s?m. Nch?cha a izip?tara na iji as?s? epum na as?s? Bekee agwak?r? ?n? dabara na nka nk?zi n’?k?zi s?m nakwa s?bjekt nd? ?z? na pra?mar? n’ihi na ? na-edo ha anya ma wep?r? ha ah? mgbakas?.

Keywords:
Copyright © 2026 ACJOL.