O ?no?du? a u?mu?nwaanyi no?ri kemgbe na-agbazi ha anya mmiri nke na ezinu?u?lo? na o?haobodo na-enweta nsogbu site na mgbanwe ha cho?siri ike ka agbanwee o?no?du? a. N’agbanyeghi? mgbanwe u?fo?du? batarala na nsirihu?ta u?mu?nwaanyi? n’ala Igbo n’oge ugbua megide ka o?di?bu n’oge gboo, ndi? odee agu?magu? nke oge ugbu a ka na-ezi ozi ahu? site n’agu?magu? ha, nke na egosi? na ha ka na-akwado o?no?du? ahu? etu o? di? n’oge gboo. O?no?du? di etu a kpaliri mmu?o? nwancho?cha ime ncho?cha n’isiokwu a, iji gbaa n’anwu? mmetu?ta di mwute na-esite n’o?no?du? a, ma gosipu?ta etu agu?magu? ndi Igbo ke oge ugbua dere si esite n’u?zo? di otu a wee na akwado o?no?du? ahu? site agu?magu? ha dere. Nwancho?cha bu? n’obi inyocha akwu?kwo? ejije Nwata Rie Awo?, nke G. O. Onyekaonwu dere, ka e wee gbaa n’anwu? ka odee si jiri agu?magu? ya zipu?ta nsirihu?ta umunwaanyi n’ala Igbo. Nwancho?cha gbasoro usoro atu?tu? ncho?cha Feminizim wee mee ncho?cha ya, site n’ilebanye anya n’o?didi mao?bu? u?didi pu?ru? iche nke u ?mu?nwaanyi, ahu?mahu? ha na ihe ndi ha na-agabiga n’ohaobodo. Ka e mechara ncho?cha, a cho?pu?tara na odee sitere n’ejije ya zipu?ta o?no?du? u?mu?nwaanyi no? n’ala Igbo dika ndi enwe enwe. N’ikpeazu, a tu?ru? anya na ncho?cha a ga-eme ka a mata nsirihu?ta u?mu?nwaanyi n’ala Igbo nakwa o?ru? pu?ru? iche ha na-aru? n’obodo tu?madi n’ezinu?u?lo? ha. nwancho?cha wee na atu? alo ka omenaala to?hapu? u?mu?nwaanyi kpamkpam n’agbu? e kere ha n’u?di o?no?du? di ala n’agbanyeghi oke o?ru? ha na-aru? n’ezinuu?lo?.
Keywords: awo?, ejije, gboo, igbo, nsirihu?ta, nwata, nzipu?ta, n’agu?magu?, n’ala, n’oge, rie, u?mu?nwaanyi?